Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Tesalonaịka 1
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

2 Ndị Tesalonaịka 1:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:19

2 Ndị Tesalonaịka 1:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 1:7

2 Ndị Tesalonaịka 1:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 1:2
  • +Lu 17:5; 1Te 3:12
  • +1Te 4:9; 1Pi 1:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2005, p. 32

2 Ndị Tesalonaịka 1:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 7:14; 1Te 2:19
  • +1Te 1:6; 2:14; 1Pi 2:21

2 Ndị Tesalonaịka 1:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 16:7
  • +Ọrụ 14:22
  • +Ro 8:17; 2Ti 2:12

2 Ndị Tesalonaịka 1:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:19; Mkp 6:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 33

    Ụlọ Nche,

    11/15/2004, p. 19

2 Ndị Tesalonaịka 1:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 17:30; 1Pi 1:7
  • +Mt 25:31; Mk 8:38; Jud 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2004, p. 19

    5/1/1993, p. 22

2 Ndị Tesalonaịka 1:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 10:30
  • +Jn 3:19; Ro 1:18
  • +Ro 2:8; Hib 10:29
  • +1Pi 4:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 33

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2019, p. 12

    Ụlọ Nche,

    11/15/2004, p. 19

    5/1/1993, p. 22

2 Ndị Tesalonaịka 1:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Pi 2:17; 3:7
  • +Jud 13
  • +Aịz 2:21

2 Ndị Tesalonaịka 1:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:17

2 Ndị Tesalonaịka 1:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:30; 2Ti 1:9

2 Ndị Tesalonaịka 1:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:10; 1Pi 1:7
  • +Jn 17:21
  • +1Kọ 1:4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Tesa. 1:12Kọ 1:19
2 Tesa. 1:2Ro 1:7
2 Tesa. 1:31Te 1:2
2 Tesa. 1:3Lu 17:5; 1Te 3:12
2 Tesa. 1:31Te 4:9; 1Pi 1:22
2 Tesa. 1:42Kọ 7:14; 1Te 2:19
2 Tesa. 1:41Te 1:6; 2:14; 1Pi 2:21
2 Tesa. 1:5Mkp 16:7
2 Tesa. 1:5Ọrụ 14:22
2 Tesa. 1:5Ro 8:17; 2Ti 2:12
2 Tesa. 1:6Ro 12:19; Mkp 6:10
2 Tesa. 1:7Lu 17:30; 1Pi 1:7
2 Tesa. 1:7Mt 25:31; Mk 8:38; Jud 14
2 Tesa. 1:8Hib 10:30
2 Tesa. 1:8Jn 3:19; Ro 1:18
2 Tesa. 1:8Ro 2:8; Hib 10:29
2 Tesa. 1:81Pi 4:17
2 Tesa. 1:92Pi 2:17; 3:7
2 Tesa. 1:9Jud 13
2 Tesa. 1:9Aịz 2:21
2 Tesa. 1:10Ro 8:17
2 Tesa. 1:11Ro 8:30; 2Ti 1:9
2 Tesa. 1:12Jn 17:10; 1Pi 1:7
2 Tesa. 1:12Jn 17:21
2 Tesa. 1:121Kọ 1:4
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
2 Ndị Tesalonaịka 1:1-12

2 Ndị Tesalonaịka

1 Pọl na Silvenọs na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, nke ya na Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ:

2 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+

3 Anyị aghaghị ịdị na-enye Chineke ekele mgbe niile n’ihi unu,+ ụmụnna anyị, dị ka o kwesịrị, n’ihi na okwukwe unu na-eto eto+ nke ukwuu, ịhụnanya unu niile nwere n’otu n’otu na-amụbakwa n’ebe ibe unu nọ.+ 4 N’ihi ya, anyị onwe anyị ji unu akpa nganga+ n’ọgbakọ dị iche iche nke Chineke n’ihi ntachi obi unu na okwukwe unu n’ime mkpagbu na ahụhụ niile unu na-edi.+ 5 Nke a bụ ihe àmà nke ikpe ezi omume Chineke,+ nke na-eme ka a gụọ unu ná ndị ruru eru inweta alaeze Chineke,+ bụ́ nke unu na-atara ahụhụ.+

6 Nke a na-egosi na ọ bụ ezi omume n’ebe Chineke nọ iji mkpagbu kwụọ ndị na-akpagbu unu ụgwọ.+ 7 Ma ọ ga-eme ka unu onwe unu bụ́ ndị a na-akpagbu nwere onwe unu, tinyere anyị onwe anyị, mgbe a ga-ekpughe+ Onyenwe anyị Jizọs site n’eluigwe, ya na ndị mmụọ ozi ya dị ike,+ 8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+ 9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+ 10 mgbe ọ ga-abịa ka e nye ya na ndị nsọ+ ya otuto, ka ndị niile nwere okwukwe wee lee ya anya dị ka onye dị ebube n’ụbọchị ahụ, n’ihi na unu nwere okwukwe n’àmà anyị gbara.

11 N’ezie, ọ bụ ya mere anyị ji na-ekpe ekpere n’ihi unu mgbe niile, ka Chineke anyị wee gụọ unu ná ndị ruru eru maka òkù ọ kpọrọ unu,+ jirikwa ike ya mezuo ihe niile dị ya mma n’ihe banyere ịdị mma na ọrụ okwukwe; 12 ka e wee nye aha Onyenwe anyị Jizọs otuto n’ime unu,+ unu na ya ewee dị n’otu,+ dị ka obiọma Chineke anyị na nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ si dị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya