Matiu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 wee sị, ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’?+
5 wee sị, ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’?+