Jenesis 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Jenesis 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwoke ahụ wee ghọọ nnukwu mmadụ wee na-enwewanye ọganihu, na-aghọwanyekwa nnukwu mmadụ ruo mgbe ọ bara ụba nke ukwuu.+
19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
13 Nwoke ahụ wee ghọọ nnukwu mmadụ wee na-enwewanye ọganihu, na-aghọwanyekwa nnukwu mmadụ ruo mgbe ọ bara ụba nke ukwuu.+