Jenesis 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aha nke mbụ bụ Paịshọn; ọ bụ ya gbara ala Havila+ dum gburugburu, bụ́ ebe e nwere ọlaedo. 1 Samuel 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, Sọl gburu ndị Amalek+ malite na Havila+ ruo na Shọọ+ nke dị n’ihu Ijipt.