Jenesis 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ụnwụ dara n’ala ahụ, Ebram wee gbadaa Ijipt ka o biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa,+ n’ihi na ụnwụ ahụ siri ike n’ala ahụ.+
10 Ma ụnwụ dara n’ala ahụ, Ebram wee gbadaa Ijipt ka o biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa,+ n’ihi na ụnwụ ahụ siri ike n’ala ahụ.+