Jenesis 27:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ugbu a, nwa m, gee ntị n’olu m, bilie,+ gbakwuru Leban nwanne m na Heran.+ Ọrụ Ndịozi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị: “Ụmụnna m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ. Chineke nke ebube+ pụtara ìhè n’ihu nna nna anyị bụ́ Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+
2 O wee sị: “Ụmụnna m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ. Chineke nke ebube+ pụtara ìhè n’ihu nna nna anyị bụ́ Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+