Ọpụpụ 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Dịkwa ka ha na-eme, ndị na-azụ atụrụ bịara chụpụ ha. Mozis wee bilie nyere ndị inyom ahụ aka wee nye ìgwè ewu na atụrụ ha mmiri.+
17 Dịkwa ka ha na-eme, ndị na-azụ atụrụ bịara chụpụ ha. Mozis wee bilie nyere ndị inyom ahụ aka wee nye ìgwè ewu na atụrụ ha mmiri.+