Jenesis 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo na mgbe Rechel mụsịrị Josef, Jekọb gwara Leban ozugbo, sị: “Hapụ m ka m laa ebe m si bịa, n’obodo m.+ Jenesis 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee si na Betel kwalie. Mgbe ụzọ ka dị anya tupu e ruo Efrat,+ Rechel malitere ịmụ nwa, ọ nọkwa na-esiri ya ike ịmụpụta ya.+
25 O wee ruo na mgbe Rechel mụsịrị Josef, Jekọb gwara Leban ozugbo, sị: “Hapụ m ka m laa ebe m si bịa, n’obodo m.+
16 Ha wee si na Betel kwalie. Mgbe ụzọ ka dị anya tupu e ruo Efrat,+ Rechel malitere ịmụ nwa, ọ nọkwa na-esiri ya ike ịmụpụta ya.+