Jenesis 31:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Nke a mere ya afọ iri abụọ m biworo n’ụlọ gị. Ejeworo m gị ozi afọ iri na anọ maka ụmụ gị ndị inyom abụọ, jeekwa ozi afọ isii maka ìgwè anụ ụlọ gị, i wee na-agbanwe ụgwọ ọrụ m ruo ugboro iri.+
41 Nke a mere ya afọ iri abụọ m biworo n’ụlọ gị. Ejeworo m gị ozi afọ iri na anọ maka ụmụ gị ndị inyom abụọ, jeekwa ozi afọ isii maka ìgwè anụ ụlọ gị, i wee na-agbanwe ụgwọ ọrụ m ruo ugboro iri.+