Ọpụpụ 34:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ọka mbụ kara aka a ghọtara n’ubi ọka wit ka ị ga-eji na-eme ememme izu,+ nakwa ememme ịchịkọbata ihe ná ngwụsị afọ.+ Jọn 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ̀ bụ na unu asịghị na a ka nwere ọnwa anọ tupu owuwe ihe ubi eruo? Lee! Ana m asị unu: Welienụ anya unu lee ubi, na ihe a kụrụ na ha achaala maka owuwe ihe ubi.+
22 “Ọka mbụ kara aka a ghọtara n’ubi ọka wit ka ị ga-eji na-eme ememme izu,+ nakwa ememme ịchịkọbata ihe ná ngwụsị afọ.+
35 Ọ̀ bụ na unu asịghị na a ka nwere ọnwa anọ tupu owuwe ihe ubi eruo? Lee! Ana m asị unu: Welienụ anya unu lee ubi, na ihe a kụrụ na ha achaala maka owuwe ihe ubi.+