Abụ Ọma 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onye ajọ omume na-eji mpako achụ onye nọ n’ahụhụ ajọ ọsọ;+Ndị ajọ omume na-ejikwa ihe ha chepụtara anwụde ndị nọ n’ahụhụ.+
2 Onye ajọ omume na-eji mpako achụ onye nọ n’ahụhụ ajọ ọsọ;+Ndị ajọ omume na-ejikwa ihe ha chepụtara anwụde ndị nọ n’ahụhụ.+