Jenesis 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Leban wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,—enwetawo m ihe mgbaàmà na Jehova na-agọzi m n’ihi gị.”+ Job 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Oké ehi ya na-agba nne ehi, o wee dịrị ime, ọbara ọcha ya adịghịkwa ala n’iyi;Nne ehi ya na-amụ nwa,+ ime adịghịkwa apụ ya.
27 Leban wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,—enwetawo m ihe mgbaàmà na Jehova na-agọzi m n’ihi gị.”+
10 Oké ehi ya na-agba nne ehi, o wee dịrị ime, ọbara ọcha ya adịghịkwa ala n’iyi;Nne ehi ya na-amụ nwa,+ ime adịghịkwa apụ ya.