Jenesis 27:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ugbu a, nwa m, gee ntị n’olu m, bilie,+ gbakwuru Leban nwanne m na Heran.+ Jenesis 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Bilie gaa Padan-eram n’ụlọ Betuel nna nne gị ma lụrụ nwaanyị n’ebe ahụ site ná ndị inyom Leban nwanne nne gị.+
2 Bilie gaa Padan-eram n’ụlọ Betuel nna nne gị ma lụrụ nwaanyị n’ebe ahụ site ná ndị inyom Leban nwanne nne gị.+