Jenesis 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Isọ wee sị Jekọb: “Ngwa, biko, kunyetụ m ofe—ofe ahụ nke na-acha ọbara ọbara, n’ihi na ike gwụrụ m!” Ọ bụ ya mere e ji gụọ ya Idọm.+ Ndị Ikpe 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, mgbe i si na Sia na-apụta,+Mgbe i si n’ala Idọm zọrọ ije na-apụta,+Ala mara jijiji,+ mmiri sikwa n’eluigwe zoo,+Mmiri sikwa n’ígwé ojii zoo.
30 Isọ wee sị Jekọb: “Ngwa, biko, kunyetụ m ofe—ofe ahụ nke na-acha ọbara ọbara, n’ihi na ike gwụrụ m!” Ọ bụ ya mere e ji gụọ ya Idọm.+
4 Jehova, mgbe i si na Sia na-apụta,+Mgbe i si n’ala Idọm zọrọ ije na-apụta,+Ala mara jijiji,+ mmiri sikwa n’eluigwe zoo,+Mmiri sikwa n’ígwé ojii zoo.