6 “Gee anyị ntị, onyenwe m.+ Onyeisi nke Chineke họpụtara ka ị bụ n’etiti anyị.+ Lie onye nwụnahụrụ gị n’ebe kasị mma n’ebe niile anyị na-eli ozu.+ Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-ajụ inye gị ebe ọ na-eli ozu iji gbochie gị ili onye nwụnahụrụ gị.”+