Ọrụ Ndịozi 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma mgbe e mesịrị ya na ezinụlọ ya baptizim,+ ọ rịọrọ arịrịọ, sị: “Ọ bụrụ na unu ewerewo m dị ka onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ, batanụ n’ụlọ m nọrọ.”+ O wee mee nnọọ ka anyị bịa.+
15 Ma mgbe e mesịrị ya na ezinụlọ ya baptizim,+ ọ rịọrọ arịrịọ, sị: “Ọ bụrụ na unu ewerewo m dị ka onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ, batanụ n’ụlọ m nọrọ.”+ O wee mee nnọọ ka anyị bịa.+