Jenesis 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee biri n’ala ịkpa Peran,+ nne ya wee si n’ala Ijipt lụtara ya nwaanyị. Ndị Ikpe 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee gbagoo gwa nna ya na nne ya, sị: “Ọ dị otu nwaanyị m hụrụ na Timna n’ime ụmụ nwaanyị ndị Filistia, lụtaranụ m ya.”+
2 O wee gbagoo gwa nna ya na nne ya, sị: “Ọ dị otu nwaanyị m hụrụ na Timna n’ime ụmụ nwaanyị ndị Filistia, lụtaranụ m ya.”+