Joshụa 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na mgbe ha bichara mba ahụ dum úgwù, ha nọdụrụ n’ebe ha bi, n’ebe ha mara ụlọikwuu, ruo mgbe ọnyá ha lara.+
8 O wee ruo na mgbe ha bichara mba ahụ dum úgwù, ha nọdụrụ n’ebe ha bi, n’ebe ha mara ụlọikwuu, ruo mgbe ọnyá ha lara.+