Joshụa 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Wepụnụ chi mba ọzọ ndị dị n’etiti unu,+ meekwanụ ka obi unu dịrị n’ebe Jehova bụ́ Chineke Izrel nọ.” 1 Jọn 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụntakịrị, kpacharanụ anya ka unu ghara ikpere arụsị.+
23 “Wepụnụ chi mba ọzọ ndị dị n’etiti unu,+ meekwanụ ka obi unu dịrị n’ebe Jehova bụ́ Chineke Izrel nọ.”