-
1 Samuel 10:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 Mgbe i si ebe m nọ pụwa taa, ị ga-ahụ ndị ikom abụọ n’akụkụ ili Rechel+ nke dị n’ókèala Benjamin, na Zelza, ha ga-asị gị, ‘A chọtawo nne ịnyịnya ibu ndị ahụ ị gara ịchọ, ma ugbu a, nna gị ahapụwo ihe gbasara nne ịnyịnya ibu+ ndị ahụ chegbuwezie onwe ya banyere unu, sị: “Gịnị ka m ga-eme banyere nwa m nwoke?”’+
-