Jenesis 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 o wee chịrị ìgwè anụ ụlọ ya niile na akụ̀ niile ọ kpatara,+ ìgwè anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka o wee lakwuru Aịzik nna ya n’ala Kenan.+
18 o wee chịrị ìgwè anụ ụlọ ya niile na akụ̀ niile ọ kpatara,+ ìgwè anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka o wee lakwuru Aịzik nna ya n’ala Kenan.+