Jenesis 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Isọ wee sị Jekọb: “Ngwa, biko, kunyetụ m ofe—ofe ahụ nke na-acha ọbara ọbara, n’ihi na ike gwụrụ m!” Ọ bụ ya mere e ji gụọ ya Idọm.+ Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Isọ wee biri n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Isọ bụ Idọm.+
30 Isọ wee sị Jekọb: “Ngwa, biko, kunyetụ m ofe—ofe ahụ nke na-acha ọbara ọbara, n’ihi na ike gwụrụ m!” Ọ bụ ya mere e ji gụọ ya Idọm.+