Jenesis 34:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha wee sị: “Mmadụ ò kwesịrị imeso nwanne anyị nwaanyị ihe dị ka à ga-asị na ọ bụ akwụna?”+ Ọnụ Ọgụgụ 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwunye nwoke ọ bụla ejehie wee meso ya omume ekwesịghị ntụkwasị obi,+
12 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwunye nwoke ọ bụla ejehie wee meso ya omume ekwesịghị ntụkwasị obi,+