Ndị Rom 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, i nweghị ihe ngọpụ, gị mmadụ,+ onye ọ sọrọ gị bụrụ, ma ọ bụrụ na ị na-ekpe mmadụ ikpe;+ n’ihi na n’ihe ahụ ị na-ekpe onye ọzọ ikpe, ị na-ama onwe gị ikpe, ebe ọ bụ na gị onye na-ekpe mmadụ ikpe+ na-eme otu ihe ahụ.+
2 Ya mere, i nweghị ihe ngọpụ, gị mmadụ,+ onye ọ sọrọ gị bụrụ, ma ọ bụrụ na ị na-ekpe mmadụ ikpe;+ n’ihi na n’ihe ahụ ị na-ekpe onye ọzọ ikpe, ị na-ama onwe gị ikpe, ebe ọ bụ na gị onye na-ekpe mmadụ ikpe+ na-eme otu ihe ahụ.+