Ilu 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otú ahụ ka ọ dị onye ọ bụla ya na nwunye mmadụ ibe ya na-enwe mmekọahụ,+ ọ dịghị onye na-emetụ nwaanyị ahụ aka nke na-agaghị anata ntaramahụhụ.+ Mak 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ́’;+ nke mere na ha abụkwaghị anụ ahụ́ abụọ, kama otu anụ ahụ́.
29 Otú ahụ ka ọ dị onye ọ bụla ya na nwunye mmadụ ibe ya na-enwe mmekọahụ,+ ọ dịghị onye na-emetụ nwaanyị ahụ aka nke na-agaghị anata ntaramahụhụ.+