Jenesis 37:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Otú ọ dị, ndị Midian rere ya n’Ijipt, resị ya Pọtịfa bụ́ onyeisi ndị nche,+ onye na-eje ozi n’obí eze Fero.+
36 Otú ọ dị, ndị Midian rere ya n’Ijipt, resị ya Pọtịfa bụ́ onyeisi ndị nche,+ onye na-eje ozi n’obí eze Fero.+