Jenesis 45:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga na-enye gị ihe oriri n’ebe ahụ, n’ihi na a ka nwere afọ ise ụnwụ ga-adị;+ ka gị na ụlọ gị na ihe niile i nwere wee ghara ịda ogbenye.”’ Jenesis 47:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee malite ịkpụtara Josef anụ ụlọ ha; Josef wee na-enye ha ihe oriri, ha wee na-enye ya ịnyịnya ha na ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha na ịnyịnya ibu ha,+ ọ nọkwa na-enye ha ihe oriri, ha wee na-enye ya anụ ụlọ ha niile n’afọ ahụ.
11 M ga na-enye gị ihe oriri n’ebe ahụ, n’ihi na a ka nwere afọ ise ụnwụ ga-adị;+ ka gị na ụlọ gị na ihe niile i nwere wee ghara ịda ogbenye.”’
17 Ha wee malite ịkpụtara Josef anụ ụlọ ha; Josef wee na-enye ha ihe oriri, ha wee na-enye ya ịnyịnya ha na ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha na ịnyịnya ibu ha,+ ọ nọkwa na-enye ha ihe oriri, ha wee na-enye ya anụ ụlọ ha niile n’afọ ahụ.