Ekliziastis 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ọ bụla ezi Chineke nyewokwara akụ̀ na ihe onwunwe,+ o mewokwa ka o nwee ike iri ya+ na iwere ihe bụ́ òkè ya, na ịṅụrị ọṅụ n’ịrụsi ọrụ ike ya.+ Nke a bụ onyinye Chineke.+ Ọrụ Ndịozi 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 aka ụmụ mmadụ adịghịkwa ejere ya ozi dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ+ na ume+ na ihe niile.
19 Onye ọ bụla ezi Chineke nyewokwara akụ̀ na ihe onwunwe,+ o mewokwa ka o nwee ike iri ya+ na iwere ihe bụ́ òkè ya, na ịṅụrị ọṅụ n’ịrụsi ọrụ ike ya.+ Nke a bụ onyinye Chineke.+
25 aka ụmụ mmadụ adịghịkwa ejere ya ozi dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ+ na ume+ na ihe niile.