Ọpụpụ 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na anyanwụ awaala mgbe ọ bịara, ikpe ọbara ga-ama mmadụ n’ihi ya.) “Ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ ihe o zuru. Ọ bụrụ na ọ dịghị ihe o nwere, a ga-ere ya maka ihe o zuru.+ Matiu 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ebe ọ bụ na o nweghị otú ọ ga-esi akwụ ya, nna ya ukwu nyere iwu ka e ree ya na nwunye ya na ụmụ ya na ihe niile o nwere ka e wee kwụọ ụgwọ ahụ.+
3 Ọ bụrụ na anyanwụ awaala mgbe ọ bịara, ikpe ọbara ga-ama mmadụ n’ihi ya.) “Ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ ihe o zuru. Ọ bụrụ na ọ dịghị ihe o nwere, a ga-ere ya maka ihe o zuru.+
25 Ma ebe ọ bụ na o nweghị otú ọ ga-esi akwụ ya, nna ya ukwu nyere iwu ka e ree ya na nwunye ya na ụmụ ya na ihe niile o nwere ka e wee kwụọ ụgwọ ahụ.+