Jenesis 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ị ga-etinye iko m, iko ọlaọcha ahụ, n’ọnụ akpa nke ọdụdụ nwa, tinyekwa ego ọka* ya.” O wee mee ihe Josef gwara ya.+
2 Ma ị ga-etinye iko m, iko ọlaọcha ahụ, n’ọnụ akpa nke ọdụdụ nwa, tinyekwa ego ọka* ya.” O wee mee ihe Josef gwara ya.+