Jenesis 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 na ị gaghị eme anyị ihe ọjọọ dị nnọọ ka anyị na-emetụghị gị aka, dịkwa nnọọ ka anyị meere gị naanị ihe ọma n’ihi na anyị hapụrụ gị ka ị laa n’udo.+ Ị bụ onye Jehova gọziri agọzi.’”+
29 na ị gaghị eme anyị ihe ọjọọ dị nnọọ ka anyị na-emetụghị gị aka, dịkwa nnọọ ka anyị meere gị naanị ihe ọma n’ihi na anyị hapụrụ gị ka ị laa n’udo.+ Ị bụ onye Jehova gọziri agọzi.’”+