Jenesis 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka oge na-aga, Noa mụrụ ụmụ ndị ikom atọ, Shem, Ham na Jefet.+ Jenesis 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụ Ham bụ Kush+ na Mizrem+ na Pọt+ na Kenan.+