Abụ Ọma 78:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ nọgidere na-echeta na ha bụ anụ ahụ́,+Na mmụọ ha na-apụ apụ, ọ dịghịkwa alọghachite.+ Jọn 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe a mụrụ site n’anụ ahụ́ bụ anụ ahụ́, ihe a mụkwara site na mmụọ nsọ bụ mmụọ.+