Ọpụpụ 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mụọ ọmụmụ wee malite ịdị nnọọ ọtụtụ; ha nọkwa na-amụba ma na-adịwanye nnọọ ike nke ukwuu, nke mere na ha jupụtara n’ala ahụ.+ Diuterọnọmi 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mkpụrụ obi iri asaa so nna nna gị hà gbadaa Ijipt,+ ma Jehova bụ́ Chineke gị emewo ka ị dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ Abụ Ọma 105:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee mee ka ndị ya mụọ ọmụmụ nke ukwuu,+O wee mee ka ha dị ike karịa ndị iro ha.+ Ọrụ Ndịozi 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Mgbe oge na-eru nso ka nkwa ahụ Chineke kwere Ebreham hoo haa wee mezuo, ndị Izrel dịrị ọtụtụ, mụbaakwa n’Ijipt,+
7 Ụmụ Izrel wee mụọ ọmụmụ wee malite ịdị nnọọ ọtụtụ; ha nọkwa na-amụba ma na-adịwanye nnọọ ike nke ukwuu, nke mere na ha jupụtara n’ala ahụ.+
22 Mkpụrụ obi iri asaa so nna nna gị hà gbadaa Ijipt,+ ma Jehova bụ́ Chineke gị emewo ka ị dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+
17 “Mgbe oge na-eru nso ka nkwa ahụ Chineke kwere Ebreham hoo haa wee mezuo, ndị Izrel dịrị ọtụtụ, mụbaakwa n’Ijipt,+