Ilu 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Abụla enyi onye ọ bụla nke na-ewekarị iwe;+ gị na onye na-ewe iwe ọkụ akpakọrịtala, Ndị Efesọs 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+
31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+