Jenesis 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E wee mee ka o doo anya+ na ala Ifrọn nke dị na Mak-pila, bụ́ nke dị n’ihu Mamri, ala ahụ na ọgba dị na ya na osisi niile dị n’ala ahụ,+ ndị dị n’ime ya gbaa gburugburu, Jenesis 49:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+
17 E wee mee ka o doo anya+ na ala Ifrọn nke dị na Mak-pila, bụ́ nke dị n’ihu Mamri, ala ahụ na ọgba dị na ya na osisi niile dị n’ala ahụ,+ ndị dị n’ime ya gbaa gburugburu,
30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+