Jenesis 50:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E mesịa, Josef nyere ndị na-ejere ya ozi, bụ́ ndị dibịa, iwu, ka ha gbasie+ ozu nna ya. Ndị dibịa ahụ wee gbasie ozu Izrel,
2 E mesịa, Josef nyere ndị na-ejere ya ozi, bụ́ ndị dibịa, iwu, ka ha gbasie+ ozu nna ya. Ndị dibịa ahụ wee gbasie ozu Izrel,