Levitikọs 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe ọ bụla e kere eke nke ụkwụ ya wara njakpa, nke ụkwụ ya nwekwara mkpịwa, nke na-atagharịkwa ọnụ n’etiti anụmanụ, ọ bụ ya ka unu nwere ike iri.+ Diuterọnọmi 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nke a bụ ụdị anụmanụ unu nwere ike iri:+ ehi, atụrụ na ewu,
3 Ihe ọ bụla e kere eke nke ụkwụ ya wara njakpa, nke ụkwụ ya nwekwara mkpịwa, nke na-atagharịkwa ọnụ n’etiti anụmanụ, ọ bụ ya ka unu nwere ike iri.+