Jenesis 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ, anụ ọ bụla ọzọ na-agagharị agagharị na anụ ufe ọ bụla, ihe ọ bụla na-agagharị agagharị n’elu ụwa, ha pụtara n’ụgbọ ahụ n’ụdị ha dị iche iche.+
19 Ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ, anụ ọ bụla ọzọ na-agagharị agagharị na anụ ufe ọ bụla, ihe ọ bụla na-agagharị agagharị n’elu ụwa, ha pụtara n’ụgbọ ahụ n’ụdị ha dị iche iche.+