Jenesis 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na narị afọ nke isii na otu,+ n’ọnwa nke mbụ, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na mmiri ahụ tara n’elu ụwa; Noa wee wepụ ihe e ji kpuchie ụgbọ ahụ wee lepụ anya, ma, lee, elu ala agbakọọla.+
13 O wee ruo na narị afọ nke isii na otu,+ n’ọnwa nke mbụ, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na mmiri ahụ tara n’elu ụwa; Noa wee wepụ ihe e ji kpuchie ụgbọ ahụ wee lepụ anya, ma, lee, elu ala agbakọọla.+