Jenesis 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Abụọ abụọ n’ime anụ ufe n’ụdị ha dị iche iche nakwa n’ime anụ ụlọ n’ụdị ha dị iche iche,+ nakwa n’ime anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị n’ala n’ụdị ha dị iche iche, ga-abakwuru gị n’ebe ahụ iji chebe ha ndụ.+
20 Abụọ abụọ n’ime anụ ufe n’ụdị ha dị iche iche nakwa n’ime anụ ụlọ n’ụdị ha dị iche iche,+ nakwa n’ime anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị n’ala n’ụdị ha dị iche iche, ga-abakwuru gị n’ebe ahụ iji chebe ha ndụ.+