Jenesis 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke wee mee mbara ahụ ma kpaa ókè n’agbata mmiri ahụ nke gaje ịdị n’okpuru mbara ahụ na mmiri ahụ nke gaje ịdị n’elu mbara ahụ.+ O wee dị otú ahụ. Jenesis 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Isi iyi nke ogbu mmiri+ na ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ wee kpọchie, e wee mee ka oké mmiri ozuzo ahụ nke si n’eluigwe kwụsị.
7 Chineke wee mee mbara ahụ ma kpaa ókè n’agbata mmiri ahụ nke gaje ịdị n’okpuru mbara ahụ na mmiri ahụ nke gaje ịdị n’elu mbara ahụ.+ O wee dị otú ahụ.
2 Isi iyi nke ogbu mmiri+ na ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ wee kpọchie, e wee mee ka oké mmiri ozuzo ahụ nke si n’eluigwe kwụsị.