1 Ndị Eze 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee bilie rie ihe, ṅụọkwa mmiri, o wee jiri ike ihe ahụ o riri na-aga ruo ụbọchị iri anọ,+ ehihie na abalị, ruo n’ugwu nke ezi Chineke, bụ́ Horeb.+
8 O wee bilie rie ihe, ṅụọkwa mmiri, o wee jiri ike ihe ahụ o riri na-aga ruo ụbọchị iri anọ,+ ehihie na abalị, ruo n’ugwu nke ezi Chineke, bụ́ Horeb.+