Jenesis 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 na mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ nke unu na ya nọ, n’ime anụ ufe, n’ime anụ ụlọ nakwa n’ime ihe niile e kere eke dị ndụ n’ụwa ndị unu na ha nọ, malite ná ndị niile si n’ụgbọ a na-apụta ruo n’ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ n’ụwa.+
10 na mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ nke unu na ya nọ, n’ime anụ ufe, n’ime anụ ụlọ nakwa n’ime ihe niile e kere eke dị ndụ n’ụwa ndị unu na ha nọ, malite ná ndị niile si n’ụgbọ a na-apụta ruo n’ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ n’ụwa.+