Jenesis 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke wee gọzie ha, sị: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba ma jupụtanụ mmiri dị n’oké osimiri,+ ka anụ ufe baakwa ụba n’ụwa.” Abụ Ọma 144:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe anyị na-echekwa mkpụrụ juru eju, ụdị mkpụrụ dị iche iche dị na ya,+Ìgwè ewu na atụrụ anyị na-amụba puku kwuru puku, otu na-aghọ puku iri, n’okporo ámá anyị,
22 Chineke wee gọzie ha, sị: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba ma jupụtanụ mmiri dị n’oké osimiri,+ ka anụ ufe baakwa ụba n’ụwa.”
13 Ebe anyị na-echekwa mkpụrụ juru eju, ụdị mkpụrụ dị iche iche dị na ya,+Ìgwè ewu na atụrụ anyị na-amụba puku kwuru puku, otu na-aghọ puku iri, n’okporo ámá anyị,