Job 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Àbụ m oké osimiri ka m̀ bụ nnukwu anụ mmiri,Nke na ị ga na-eche m nche?+ Abụ Ọma 148:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sinụ n’ụwa too Jehova,+Unu nnukwu anụ mmiri na unu ogbu mmiri niile,+