Job 38:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mmiri na-ezo onwe ya dị ka è ji nkume zochie ya,Elu ogbu mmiri na-akpụkọtakwa akpụkọta.+ Ilu 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ọ kwadebere eluigwe, anọ m ya;+ mgbe o nyere iwu ka e nwee ihe dị okirikiri n’elu ogbu mmiri,+
27 Mgbe ọ kwadebere eluigwe, anọ m ya;+ mgbe o nyere iwu ka e nwee ihe dị okirikiri n’elu ogbu mmiri,+