Jenesis 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’oge a, eze Sọdọm zọliri ije, ya na eze Gọmọra na eze Adma na eze Zeboyim na eze Bila (ya bụ, Zoa), ha wee hazie onwe ha n’usoro ibuso ha agha na Ndagwurugwu Sidim,+
8 N’oge a, eze Sọdọm zọliri ije, ya na eze Gọmọra na eze Adma na eze Zeboyim na eze Bila (ya bụ, Zoa), ha wee hazie onwe ha n’usoro ibuso ha agha na Ndagwurugwu Sidim,+