Jenesis 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka oge na-aga, Noa mụrụ ụmụ ndị ikom atọ, Shem, Ham na Jefet.+ 1 Ihe E Mere 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Noa,+Shem,+ Ham+ na Jefet.+ Luk 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 nwa Kaịnan,nwa Apakshad,+nwa Shem,+nwa Noa,+nwa Lemek,+