Jenesis 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, ala ahụ abaghị ha niile ibikọta ọnụ, n’ihi na akụ̀ ha adịwo ọtụtụ, ha niile enweghịkwa ike ibikọta ọnụ.+ Ekliziastis 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ọ bụla ezi Chineke nyewokwara akụ̀ na ihe onwunwe,+ o mewokwa ka o nwee ike iri ya+ na iwere ihe bụ́ òkè ya, na ịṅụrị ọṅụ n’ịrụsi ọrụ ike ya.+ Nke a bụ onyinye Chineke.+
6 Ya mere, ala ahụ abaghị ha niile ibikọta ọnụ, n’ihi na akụ̀ ha adịwo ọtụtụ, ha niile enweghịkwa ike ibikọta ọnụ.+
19 Onye ọ bụla ezi Chineke nyewokwara akụ̀ na ihe onwunwe,+ o mewokwa ka o nwee ike iri ya+ na iwere ihe bụ́ òkè ya, na ịṅụrị ọṅụ n’ịrụsi ọrụ ike ya.+ Nke a bụ onyinye Chineke.+